Echiche nwere ụdị n'OneNote

Budata app ahụ

Budata


Jiri nwayọ gàa site na Evernote ruo na OneNote ma hàkọọ nootù gị nọ na njiarụ gị niile, n’efù. Chọpụta etu


Kepụta ụzọ nke gị

Ị na-ede atụmatụ ọma n’akwà na nootù nyapante gasị? Ị me faịlụ̀ kpọm-kwem ọ bu nkà gị? OneNote ga-ekpuchi gị ụzọ ọbụla i siri dobe echiche gị. Kụnye, dèe maọbụ sèe site n’iji ọdịdị-òhère mkpisiodèè n’akwụkwọ.Chọọ ma tipanye site na weebụ iji hutu echiche.

Tabụleti na-egosi OneNote na Windows 10

Gị n'onyeọbụla rụkọta ọrụ

Ndị otu gị na-emeri echiche nke senchuri. Ezinaụlọ gị na-atụ atụmatụ menù maka nnukwu nnọkọta. Ka nọrọ n’otu ụdị ihuakwụkwọ ma n’ịhàkọ ebeọbụla ị nọ.

Fòto onye na-eji OneNote arụ ọrụ na tabụleti maka ọrụ

Jiri mmiri mkpịsị ọdee chee echiche

Dị njikere. Wube. Sèe. Mkpịsị odee maọbụ mkpịsịaka bụ naanị ngwaọrụ ị chọrọ. Were nootu akaodee ma gbanwee ha iji kụbanye ngwe ma emechaama. Gosipụta ihe dị mkpà ma gosipụta echiche gị n’iji àgbà gasị na ụdịdị.

Àgbà nchawapụta e wetere site na Mkpịsị Odee Surface

Nwetaòhèrè site n'ebeọbụla

Matakwa. Ọ dị mfe iwepụta ndịna gị site n’ebe ọbụla, ma ọ bụrụgodu n’ịnọ n’adịnọrụ. Bido na kọmputa nkunuụkwụ ma mèe mezilite nootù na ekwenti gị. OneNote na-arụ ọrụ na njiarụ maọbụ ebenkwasa ọbụla.

Fòto nke gosipụtara OneNote na iPad, iPhone na Nlele Apple




Dị mma iji Office

OneNote bụ otu nke ezinaụlọ Office ị maara. Hàzie nootù n’iji pọntị e wepụtara site n’ozi-e Outlook, maọbụ dịrị n’ime tabụ̀l Excel. Mèe ọtụtụ n’iji app nkàràchọ Office gị niile na-arụkọta ọrụ.

Fòto ụlọ Ụlọ-ọrụ

Jikọọ n'ime ụlọakwụkwọ

Kpọkọta ụmụakwụkwọ ọnụ n'ebe mgbakọta maọbụ nye mmadụ nkwado na nootùakwụkwọ nzuzo. Ma agaghị kwa ebipụta akwukwọ mkpokọta. I nwere ike hàzie ọmụmụ ma kesàa nnwàle site ndịna n'ọba akwụkwọ etiti.

Chọpụta Nootuakwụkwọ Klassị

Fòto nke OneNote egosipụtara n'Akwụkwọ Surface